A channel dedicated to Igbo language basics and Igbo folklore delivered via fun animation. Please do subscribe as more videos are in the offing. Do feel free to drop us Igbo rhymes from your part of ala Igbo.
• Pronounce in Igbo
• Sing in Igbo
• Dance in Igbo
• Tell stories or listen to stories in Igbo
Simply immerse!
Igbo mma mma nụ!
Aha-m-efula enwela ihe ngosi pụrụiche dị na YOUTUBE banyere asụsụ Igbo na egwu ọnwa. Ebumnuche anyi bụ na ọ ga abara ndi mmadụ uru na mmụta asụsụ anyi. Biko gbaa mbọ sọbskraibụọ maka onyonyo odịnihu. Jisike kuziere ndi ọzọ ka ha mụta asụsụ Igbo site na ihe nkiri ndi nọ na usoro YOUTUBE nke Aha-m-efula. Anyi ji aka na ozi eziri anwụrụ ọkụ erula eligwe.
Biko asụla ngọngọ i zitere anyi egwu ọnwa si obodo gi.
Ya dikwara unu mma. Ya gazie!
Comments
You may be unable to comment due to restrictions around kid friendly content. Apologies for that. You can always reach us on marketing@ahamefula.com.OR follow us on instagram @ Learn Igbo - Aha m efula